Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Job 38:14 - Bible Nso

14 Ọ nāb͕anwe onwe-ya dka urọ akàrà; Ha nēguzo kwa onwe-ha dika uwe:

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

14 Ụwa na-ewere ụdịdị ya dịka ụrọ a kakwasịrị akara; ụdịdị ya na-egosipụta dịka uwe.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Job 38:14
4 Iomraidhean Croise  

Ka o we jide akuku nile nke uwa aka, Ewe si nime ya rurupu ndi nēmebe iwu?


Anēb͕ochi kwa ìhè-ha n'ebe ndi nēmebi iwu nọ, Anānyaji kwa ogwe-aka di elu.


Gi Onye nēji ìhè kpuchi Onwe-gi dika uwe-nb͕okwasi; Onye nēseti elu-igwe dika ákwà-nkwuba:


I were ob͕u-miri kpuchie ya dika uwe; N'elu ugwu nile ka miri nēguzo.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan