Job 36:18 - Bible Nso18 N'ihi na lezie anya ka ọnuma ghara irafu gi site n'otiti-ihe; Ekwe-kwa-la ka iba-uba nke ihe-nb͕aputa wezuga gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Lezie anya ka mmadụ ọbụla ghara iji akụnụba rafuo gị; ekwekwala ka ihe ngarị bara ụba wezuga gị nʼọnọdụ gị. Faic an caibideil |