Job 35:9 - Bible Nso9 N'ihi iba-uba nke nmeb͕u ka ha nēti nkpu; Ha nētiku onye gēyere ha aka n'ihi ogwe-aka ndi di ike. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 “Ụmụ mmadụ na-eti mkpu akwa nʼihi ịba ụba nke mmegbu, ha na-arịọ arịrịọ enyemaka site nʼaka ndị dị ike. Faic an caibideil |