4 Mu onwem gāzaghachi gi, Gi na ndi-eyì-gi.
4 “Ọ ga-amasị m ịzaghachi gị, zaghachikwa ndị enyi gị na ha nọ.
Nēso kwa ndi nālu ajọ ihe ga ije, buru onye ejikọtara ya na ha, O we so ndi nēmebi iwu jeghari.
Na i nāsi, Gini ka ọ bara Gi? Ùrù gini ka ọ baram kari nmehiem?
Legide elu-igwe anya, hu; Kiri kwa mbara-ígwé nile nke di elu kari gi.
Nējeso ndi mara ihe, i gāma kwa ihe: Ma eyì ndi-nzuzu ka agēmejọ.