Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Job 33:7 - Bible Nso

7 Le, oké ujọm agaghi-eme ka i tua egwu nke-uku, Nbigide-akam agaghi-adi kwa arọ́ n'aru-gi.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

7 Egwu m ekwesighị ime ka ị tụọ oke ụjọ, ma ọ bụkwanụ ogwe aka m ịdị arọ nʼahụ gị.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Job 33:7
6 Iomraidhean Croise  

Me ka ọbu-aka-Gi dipu n'arum n'ebe di anya; Ka oké ujọ-Gi ghara kwa ime ka m'tua egwu nke-uku.


N'ezie i kwuwo na ntim, Olu okwu nile ka m'nānu kwa, si,


N'ihi na Ọ bughi madu, otú m'bu, na m'gāza Ya, Na ayi gābiakota n'ikpé.


Ya wezuga nkpa-n'aka-Ya n'arum, Ka oké ujọ-Ya ghara ime ka m'tua egwu nke-uku:


N'ihi na ehihie na abali aka-Gi di arọ̀ n'arum: Umem b͕anwere n'ihe-ikpọ-nku nke uguru. Selah


Iwe-Gi di ọku agabigawo n'isim; Ihe-egwu-Gi nile ekpochapusiwom.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan