Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Job 33:5 - Bible Nso

5 Ọ buru na i puru, zaghachim; Do okwu-gi n'usoro n'irum, guzo onwe-gi.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

5 Zaghachi m ma ọ bụrụ na i nwere ike; jikere onwe gị ka anyị rụrịtaa ụka.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Job 33:5
9 Iomraidhean Croise  

Biko, le, edowom ikpém n'usoro; Amawom na mu onwem bu onye ezi omume.


Ndikom atọ ndia we kwusi iza Job, n'ihi na ya onwe-ya bu onye ezi omume n'anya-ya.


E, anamelekwasi unu anya, Ma, le, ọ dighi onye nēso Job ru uka, Ma-ọbu nke nāza okwu-ọnu-ya nile, n'etiti unu.


N'ihi na o doghi okwu-ya n'usoro imegidem; M'gaghi-eji kwa okwu-ọnu-unu zaghachi ya.


Ihe ndia ka i meworo, M'we b͕a nkiti; I chère na adizum ka i di: M'gābara gi nba, do kwa ya n'usoro n'anya-gi.


Jehova we si Moses, Bilie n'isi-ututu, guzo onwe-gi n'iru Fero; le, ọ nāputa ije miri; i gāsi kwa ya, Otú a ka Jehova siri, Zipu ndim, ka ha we fèm.


Ma Pita weliri ya elu, si, Bilie; mu onwem bu kwa madu.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan