Job 33:24 - Bible Nso24 Ọ gēme-kwa-ra ya amara, si, Dọputa ya n'irida n'olùlù, Achọtawom ihe-nb͕aputa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 ọ na-emere onye ahụ amara, na-asịkwa Chineke, ‘Napụta ya, ekwela ka ọ gbadaa nʼime olulu ili; achọtala ihe mgbapụta nʼihi ya. Faic an caibideil |