Job 33:20 - Bible Nso20 Nri we nāsọ ndu-ya oyi, Ihe-oriri nke ọ nāchọsi ike nāsọ kwa nkpuru-obi-ya oyi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Nke na-eme ka ndụ ya na-asọ ihe oriri oyi, ọzọ, mkpụrụobi ya na-ajụkwa nri dịkarịsịrị ụtọ. Faic an caibideil |