1 Ma otú ọ di, biko, Job, nuru okwum nile, Ṅa kwa nti okwum nile.
1 “Ma ugbu a, Job, gee ntị nʼokwu m; ṅaakwa ntị nke ọma nʼihe niile m ga-ekwu.
Nurunu okwum nile nke-ọma, Ka nkwuputam di kwa na nti-unu.
Biko, nurunu iru-ukam, Ṅa-kwa-nu nti n'ikpe-ọnu nile nke eb͕ub͕ere-ọnum.
N'ihi na amaghm itu aha; Ọ buru otú a Onye kèrem gēbupum na nwa mb͕e ntà.
Biko, le, asaghewom ọnum, Irem ekwuwo n'okpo-ọnum.
Ndi-amam-ihe, nurunu okwum nile; Ndi mara ihe kwa, ṅanun nti.
O we si, Onye nwere nti inu ihe, ya nu.