Job 32:8 - Bible Nso8 N'ezie mọ di nime madu, Iku-ume nke Onye puru ime ihe nile nēme kwa ka ha ghọta ihe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Ma ọ bụ mmụọ dị nʼime mmadụ, nkuume nke Onye pụrụ ime ihe niile na-enye nghọta. Faic an caibideil |