Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Job 32:14 - Bible Nso

14 N'ihi na o doghi okwu-ya n'usoro imegidem; M'gaghi-eji kwa okwu-ọnu-unu zaghachi ya.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

14 Ma Job edozighị okwu ya nʼusoro megide m, ya mere agaghị m eji ịrụ ụka unu zaghachi ya.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Job 32:14
3 Iomraidhean Croise  

Lezienu anya ka unu ghara isi, Ayi achọtawo amam-ihe; Chineke gāchipu ya, ọ bughi madu:


Ha atuwo ujọ, ha azaghi kwa ọzọ: Ha ewepuwo okwu nile n'ọnu onwe-ha.


Ọ buru na i puru, zaghachim; Do okwu-gi n'usoro n'irum, guzo onwe-gi.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan