22 Ka ubum si n'azu-ubu-ya dapu, Ka etijipu kwa ogwe-akam n'ọkpukpu-ya.
22 mgbe ahụ, ka aka m si nʼubu m dapụ, ka e tijiekwa ogwe aka m site na nkwonkwo ya.
Ka nwunyem gwere nwoke ọzọ nri, Ka ndikom ọzọ ruru kwa ala n'elu ya.
N'ihi na nhuju-anya Chineke burum oké egwu, Site kwa na nweli-elu-Ya apughm ime ihe ọ bula.
Ka ọhia-ogwu puta n'ọnọdu ọka wheat, Ka ahihia nēsì ísì ọjọ puta kwa n'ọnọdu ọka barley. Okwu Job agwusia.
Anēb͕ochi kwa ìhè-ha n'ebe ndi nēmebi iwu nọ, Anānyaji kwa ogwe-aka di elu.
Ka irem rapara n'okpo-ọnum, Ma ọ buru na adighm-echeta gi; Ma ọ buru na adighm-eme ka Jerusalem di elu N'elu isi ọṅùm.