Job 30:6 - Bible Nso6 N'ebe nākpata ima-jijiji nke ndagwurugwu ka ha nāghaghi ibi, Bú ọnu atùru n'ájá na n'oké nkume. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 A chụpụrụ ha ka ha gaa biri nʼala iyi mmiri na-adịghị. Ha bi nʼetiti ọgba nkume na ọnụ a tụrụ nʼime ala. Faic an caibideil |