Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Job 30:19 - Bible Nso

19 Ọ tubàwom n'apiti, M'we yie ájá na ntu.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

19 Ọ na-atụba m nʼime apịtị, mee ka m ghọọ ntụ na aja.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Job 30:19
7 Iomraidhean Croise  

Abraham we za, si, Biko, le, ejisiwom ike igwa Onye-nwe-ayi okwu, mu onwem, nke bu ájá na ntu:


O we were n'onwe-ya ejùjù iji kọ onwe-ya ọkọ; ya onwe-ya nānọdu kwa n'etiti ntu.


N'ihi nka ka m'nāju onwem aju, we chègharia N'elu ájá na ntu.


Mb͕e ahu I gābiayem n'olùlù, Uwem gākpọkwam ihe-árú.


Naputam n'apiti, ekwe-kwa-la ka m'mikpùe. Kwe ka anaputam n'aka ndi nākpọm asì, ka anaputakwam na miri nke miri emi.


Ha we were Jeremaia, tubà ya n'olùlù Malkija nwa eze, nke di n'ogige ulo-nche: ha we chiri udọ̀ rada Jeremaia. Ma miri adighi n'olùlù ahu, ọ bu nání apiti: Jeremaia we mibe n'apiti ahu.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan