Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Job 30:18 - Bible Nso

18 Site n'iba-uba nke ike nke ọriam uwem nēnwoghari: Dika ọnu uwe-imem ka ọ nēkem buruburu.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

18 Nʼoke ike ya, Chineke na-adịrị m ka uwe; ọ na-ekechi m dịka olu uwe m.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Job 30:18
6 Iomraidhean Croise  

Ọkpukpum nārapara n'akpukpọ-arum na n'anu-arum, M'we were akpukpọ ezém wepuga onwem.


Setan we si n'iru Jehova pua, were ihe-ofifi ọjọ tie Job, site n'ọbu-ukwu-ya rue opu-n'isi-ya.


Anu-arum nēyi ikpuru na ob͕e ájá; Akpukpọ-arum atawo ata, we b͕aze.


Ufiri-utalim nile nēsì ísì, nāb͕u kwa miri, N'ihi uchem b͕agọro ab͕agọ.


N'ihi na nwoke ọ bula nke ọlu di n'aru ya, ọ gaghi-abiaru nso: nwoke nke bu onye-ìsì, ma-ọbu onye-ngwurọ, ma-ọbu nke nwere imi-npia, ma-ọbu nke nwere n'aru-ya ihe ibe-ya nēnweghi,


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan