Job 30:10 - Bible Nso10 Ha nākpọm ihe-árú, ha nọ n'ebe di anya site n'ebe m'nọ, Ha eb͕ochighi kwa onwe-ha n'ibu ọnu-miri n'irum. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Abụ m ihe ịsọ oyi nye ha, ha adịghị abịakwa m nso; ha anaghị egbu oge igbu m asọ mmiri nʼihu. Faic an caibideil |