2 Job we za, si:
2 Job sịrị:
Job we za, si,
Mb͕e ihe a gasiri, Job saghere ọnu-ya, kọcha ubọchi-ya.
Ka ubọchi nke amurum nime ya la n'iyì, Ya na abali ahu nke siri, Aturu ime nwa-nwoke.
Job we za Jehova, si,
Ndikom ise ahu, bú ndi nējeri iledo ala Laish, we za, si umu-nne-ha, Ùnu amawo na ephod na teraphim na arusi apiri api na arusi awuru awu di n'ulo ndia? ma ub͕u a, maranu ihe unu gēme.