Job 3:19 - Bible Nso19 Onye ntà na onye uku nọ n'ebe ahu, ha abua; Orù apuwo kwa n'aka onye-nwe-ya nwere onwe-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Ebe ahụ ka ndị ukwu na ndị nta nọ; ebe ahụ kwa ka ohu na-enwere onwe ya kpamkpam site nʼaka onye nwe ya. Faic an caibideil |