15 Anya ka m'ghọro n'ebe onye-ìsì nọ, Ukwu n'ebe onye-ngwurọ nọ ka m'ghọ-kwa-ra.
15 Abụ m anya nye onye ìsì, bụrụkwa ụkwụ nye onye ngwụrọ.
Le, i dọwo ọtutu madu, aka na nti, I nēme kwa ka aka nke nādighi ike di ike.
Ọ we si, Biko, arapula ayi; n'ihi na i mara ọmuma-ulo-ikwū-ayi n'ọzara, i gābu-kwa-ra ayi anya.
ndi-ìsì nāhu uzọ, ndi-ngwurọ nēje ije, anēme ndi-ekpenta ka ha di ọcha, ndi nti chiri nānu ihe, anēme ndi nwuru anwu ka ha si n'ọnwu bilie, anēzì ndi-ob͕eye ozi ọma.