Job 29:12 - Bible Nso12 N'ihi na m'mere onye ewedara n'ala nke nētikum ka o wepuga onwe-ya, Ya na nwa-nb͕ei, bú onye nēnweghi onye nēyere ya aka. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Nʼihi na anapụtara m ndị ogbenye na-eti mkpu enyemaka, napụtakwa ndị mgbei na-enweghị ndị enyemaka. Faic an caibideil |