Job 29:11 - Bible Nso11 N'ihi na nti nurum, we kpọm onye ihe nāgara nke-ọma; Anya hu-kwa-ram, we b͕aram àmà: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Nʼoge ahụ, onye ọbụla nụrụ olu m na-ekwu ihe dị mma banyere m, ndị hụkwara m na-agba ama ọma maka m. Faic an caibideil |