Job 28:5 - Bible Nso5 Ala, nime ya ka nri si aputa: Ma n'okpuru ya ka atughariworo ya dika ọ bu ọku mere ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ala ahụ e si na ya enweta nri, abụrụla ihe e ji ọkụ gbanwee nʼokpuru ya. Faic an caibideil |