Job 28:28 - Bible Nso28 O we si madu, Le, egwu Onye-nwe-ayi, nke ahu bu amam-ihe; Ọzọ, isi n'ihe ọjọ puta bu nghọta. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Ọ sịrị mmadụ, “Ịtụ egwu Onyenwe anyị, nke ahụ bụ amamihe; ọzọ, ị sị nʼihe ọjọọ wezuga onwe bụ nghọta.” Faic an caibideil |