Job 24:23 - Bible Nso23 Chineke nēme ka ọ nọ na ntukwasi-obi, ọ nādabere kwa na ya; Ma anya-Ya dikwasi n'uzọ nile ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Ọ nwere ike ime ka ha dabere na ntụkwasị obi na o nweghị ihe pụrụ ịmetụ ha, ma anya ya dịkwasịrị ụzọ ha niile. Faic an caibideil |