Job 22:30 - Bible Nso30 Ọ gēme ka onye nābughi onye nēmeghi ihe ọjọ wepuga onwe-ya: E, o werewo idi-ọcha nke ọbu-aka-gi abua wepuga onwe-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Ọ ga-azọpụta ọ bụladị onye ahụ nke aka ya na-adịghị ọcha, bụ onye nke a ga-azọpụta site nʼịdị ọcha nke aka gị.” Faic an caibideil |