Job 22:26 - Bible Nso26 N'ihi na mb͕e ahu ihe nke onye puru ime ihe nile gātọ gi utọ, I gēwelite-kwa-ra Chineke iru-gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Nʼezie, mgbe ahụ kwa, ihe nke Onye pụrụ ime ihe niile ga-atọ mkpụrụobi gị ụtọ, ị ga-ewelikwa ihu gị nye Chineke. Faic an caibideil |