Job 22:2 - Bible Nso2 Ọ̀ bu Chineke ka madu nābara n'ihe? É-è, kama onye nwere uche nābara onwe-ya n'ihe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 “Mmadụ ọ pụrụ ịbara Chineke uru? Ọ bụladị onye nwere uche ọ pụrụ ịbara Chineke uru? Faic an caibideil |