Job 22:11 - Bible Nso11 Ma-ọbu ọchichiri, nke i nādighi-ahu anya, Na njubiga miri nēkpuchi gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ọ bụkwa ya mere ọchịchịrị ji gbaa gị gburugburu ka ị ghara ịhụ ụzọ, meekwa ka idee mmiri kpuchie gị. Faic an caibideil |