Job 21:14 - Bible Nso14 Ha we si Chineke, Si n'ebe ayi nọ wezuga Onwe-gi; N'ihi na ọmuma uzọ-Gi nile atọghi ayi utọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Ma ndị a na-asị Chineke, ‘Hapụ anyị aka, ọ dịghị anyị mkpa ịmata ụzọ gị. Faic an caibideil |