Job 20:29 - Bible Nso29 Nka bu òkè madu nke nēmebi iwu site n'aka Chineke, Na ihe-nketa-ya nke Chineke siri ya keta. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Nke a bụ oke nke Chineke debeere ndị na-emebi iwu, ya bụkwa ihe nketa nke Chineke kwadooro ha.” Faic an caibideil |