Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Job 19:15 - Bible Nso

15 Ndi nọ n'ulom dika ọbìa na ndi-orum nwayi nāgum n'onye ala ọzọ: Onye anāmataghi ka m'ghọworo n'anya-ha.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

15 Ndị ọbịa nọ nʼụlọ m na ndị odibo m nwanyị na-agụ m dịka onye ala ọzọ; adị m ka onye mba ọzọ nʼebe ha nọ.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Job 19:15
4 Iomraidhean Croise  

Ndi-ab͕ata-obim akwusiwo, Ndi m'mara echezọwokwam.


Akpọwom arùm òkù, ma ọ dighi-azam, Anameji ọnum riọ ya aririọ-amara.


Mere ayi amara, Jehova, mere ayi amara: N'ihi na nleda ejuwo ayi afọ ri nne.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan