Job 17:9 - Bible Nso9 Ma onye ezi omume gējisi ike n'iso uzọ-ya, Onye nke aka-ya abua di ọcha ganāga n'iru n'iru n'inwe ume. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Ma otu ọbụla ọ dị, ndị ezi omume ga-aga nʼihu nʼiso ụzọ ha, ndị aka ha dị ọcha ga-aga nʼihu nʼịdị ike. Faic an caibideil |