Job 17:7 - Bible Nso7 Anyam we nāhu inyoghi-inyoghi site na nkpasu-iwe, Ihe dim n'aru di ka onyinyo, ha nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Anya m na-ahụ inyogho inyogho nʼihi iru ụjụ; ahụ m aghọọla onyinyo nke ihe m bụ na mbụ. Faic an caibideil |