Job 15:14 - Bible Nso14 Gini ka madu bu, na ọ gādi ọcha n'obi, Na ọ gābu kwa onye ezi omume, bú onye nwayi muru? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 “Gịnị ka mmadụ efu bụ, ọ ga-eji dị ọcha nʼobi, gịnị ka mmadụ nwanyị mụrụ bụ, na ha nwere ike ị bụ ndị ezi omume? Faic an caibideil |