Job 14:7 - Bible Nso7 N'ihi na olile-anya diri osisi na ọ gēpute ọzọ, ma eb͕utue ya, Na ome-ya agaghi-akwusi kwa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 “Ma olileanya dịịrị osisi; nʼihi na ọ bụrụ na e gbutuo ya, ọ ga-epuchikwa, alaka ọhụrụ ya aghaghị ịwapụtakwa. Faic an caibideil |