Job 13:12 - Bible Nso12 Okwu-ncheta nile unu bu ilu nke ntu, Ihe-nb͕ochi urọ ka ihe-nb͕ochi nile unu bu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Okwu amamihe unu niile dịka ilu nke ntụ; okwu ngọpụ unu dịka ihe ngọpụ ụrọ. Faic an caibideil |