Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Job 12:3 - Bible Nso

3 Enwe-kwa-ram obi dika unu; Mu onwem abughi onye dara ada kari unu: Ma ònye ka ọ bu nke ihe dika ndia nādighi n'aka?

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 Ma enwere m mmụọ iche uche dịka unu; abụghị m onye na-erughị eru nʼebe unu nọ. Onye bụ onye na-amaghị ihe ndị a unu na-ekwu?

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Job 12:3
7 Iomraidhean Croise  

Gini ka i mara nke ayi nāmaghi? Ì nāghọta ihe nke nādighi nime ayi?


Azala onye-nzuzu dika uche-ya b͕agọrọ ab͕agọ si di, Ka i we ghara idi ka ya, ọbuná gi onwe-gi.


N'ihi na anamagu na ọ dighi uzọ ọ bula m'nērughi ndi kachasi elu n'etiti ndi-ozi.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan