Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Job 12:2 - Bible Nso

2 N'ezie unu onwe-unu bu ndi bu ihe, Unu na amam-ihe gānwukọ n'otù.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 “Nʼezie, naanị unu bụ ndị maara ihe, unu na amamihe ga-anwụkọ nʼotu.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Job 12:2
16 Iomraidhean Croise  

Ma nkpọkọrọ madu gēnwe obi, Mb͕e amuru nwa-inyinya-ibu-ọhia ka ọ buru madu.


Àgaghi-aza ọtutu okwu? Àgāgu kwa onye eb͕ub͕ere-ọnu n'onye ezi omume?


Gosi gi ihe-nzuzo nile nke amam-ihe, Na ọ di okpukpu n'izube ihe. Gi mara kwa na Chineke nēme ka echezọrọ gi ufọdu nime ajọ omume-gi.


Onye mara ihe, ọ̀ gēwere ọmuma-ihe nke bu nání ifufe za? Ọ̀ gēmeju kwa afọ-ya n'ifufe Iru-anyanwu?


Ma otú ọ di, biko, unu nile chigharia, bia: Ma m'gaghi-achọta onye mara ihe n'etiti unu.


N'ihi na I zopuwo obi-ha n'inwe ezi uche: N'ihi ya I gaghi-ebuli ha elu.


Anuwom ọdidọ-aka-na-nti nke nētiyem n'ọnọdu-ihere, Mọ nke nghọtam nāzakwam.


Ì siwo aṅa dua ya ọdu, bú onye nāmaghi ihe? Ì siwo kwa aṅa me ka amara nzube-ihe n'uba?


Onye mara ihe n'anya-ya ka ọgaranya bu; Ma onye nēnweghi ike nke nāghọta ihe nēgwuputa ala-ya.


Ahuhu gādiri ndi mara ihe n'anya ha onwe-ha, ndi nēle kwa onwe-ha anya na ha bu ndi-nghọta!


Ayi onwe-ayi bu ndi-nzuzu n'ihi Kraist, ma unu onwe-unu bu ndi nwere uche nime Kraist; ayi onwe-ayi adighi ike, ma unu onwe-unu di ike; anēnye unu onwe-unu otuto, ma anēme ayi onwe-ayi ihe-ihere.


Anamekwu nka ka m'me unu ihe-ihere n'iru. Ọ̀ di otú a, na ọ dighi otù onye mara ihe nọ n'etiti unu, onye gāpu ikpe ikpé n'etiti nwa-nna-ya na ibe-ya,


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan