11 Nti, ọ̀ dighi-anwa okwu? Okpo-ọnu kwa, ọ̀ dighi-edeturu onwe-ya ihe-oriri-ya?
11 Ọ bụ na ntị adịghị anwale okwu, otu ire si anwale ihe oriri?
N'ihi na nti nānwa okwu nile, Okpo-ọnu nēdetu kwa ihe-oriri.
Ọ̀ di ajọ omume di n'irem? Òkpo-ọnum agaghi-amata ihe anāchọsi ike?
Anamekwu dika anamagwa ndi nwere uche; unu onwe-unu tule ihe m'nēkwu.
ka unu we nwa ihe ha na ibe-ha di iche; ka unu we di ọcha n'obi ghara kwa isu ngọngọ rue ubọchi nke Kraist;
Ma nri siri ike bu nke ndi tozuru okè, ndi anwaworo nghọta-ha n'ihi omume ha nēme mb͕e dum itule ihe ọma na ihe ọjọ.
ọ buru na unu deturu n'ire na Onye-nwe-ayi bu onye nwere obi-ọma;