Job 10:18 - Bible Nso18 N'ìhi gini kwa ka I ji me ka m'si n'àkpà-nwa puta? M'gēkubìwori ume, ọ dighi kwa anya gāhum. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 “Gịnị mere i ji wepụta m site nʼafọ nne m? Ọ gaara aka m mma ịnwụ tupu anya ọbụla ahụ m. Faic an caibideil |