Jeremaya 8:21 - Bible Nso21 N'ihi nb͕aji ukwu na aka nke ada ndim ka ab͕ajiworom ukwu na aka: anameyi uwe-nkpe; iju-anya ejidesiwo m ike. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Ebe ọ bụ na a zọpịara ndị m, ọ bụkwa m ka azọpịara. Anam eru ụjụ, oke egwu jisikwara m aka ike. Faic an caibideil |