Jeremaya 8:11 - Bible Nso11 Ha we gwọ nb͕aji ukwu na aka nke ada ndim nākpọghi ya ihe, si, Udo, udo; mb͕e udo nādighi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ha na-ekechi ọnya ndị m dịka a ga-asị na ọ dịghị ihe ọ bụ. Ha na-asị, “Udo dị, udo dị,” mgbe udo na-adịghị. Faic an caibideil |