Jeremaya 6:27 - Bible Nso27 Onye-ọnwunwa-ọla ka M'boro gi n'etiti ndim, ya na ebe ewusiri ike; ka i we mara nwa kwa uzọ-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 “Emeela m gị ka ị bụrụ onye na-anwapụta ọla, ma ọla ahụ bụkwa ndị m. Achọrọ m ka i nyochaa ma nwapụtakwa ụzọ ha niile. Faic an caibideil |