Jeremaya 6:24 - Bible Nso24 Ayi anuwo ùdé-ya; aka-ayi akudawo: ihe-nb͕u ejidewo ayi, ihe-nb͕ali dika nke nwayi ime nēme. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Anyị anụla akụkọ banyere ude ha, ike agwụla aka anyị abụọ kpamkpam. Oke ihe mgbu na-ejide anyị dị ka nke nwanyị ime na-eme. Faic an caibideil |