Jeremaya 6:17 - Bible Nso17 Eme-kwa-ram ka ndi-nche biliere unu, si, Ṅanu nti olu opì-ike; ha we si, Ayi agaghi-aṅa nti. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ahọpụtara m ndị nche doo ha ichebe unu. Agwakwara m unu okwu sị, ‘Ṅaanụ ntị nʼụda opi ike ha.’ Ma unu kwuru sị, ‘Anyị agaghị ege ntị!’ Faic an caibideil |