Jeremaya 51:8 - Bible Nso8 Na mberede ka Babilon daworo, ewe tipia ya: kwasierenu ya ákwá ike; werenu balm bayere ihe-nb͕u-ya ma eleghi anya agāgwọta ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Na mberede, Babilọn ga-ada, a ga-etipịakwa ya. Kwasierenụ ya akwa ike. Wetanụ ọgwụ tee ya, ma eleghị anya ọnya ahụ ga-adị ya mma. Faic an caibideil |