Jeremaya 51:60 - Bible Nso60 Jeremaia we de ihe ọjọ ahu nile nke gābiaru Babilon aru n'otù akwukwọ, bú okwu ndia nile nke edeworo bayere Babilon. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a60 Jeremaya depụtara nʼakwụkwọ ihe banyere ihe ọjọọ ndị ahụ niile ga-abịakwasị Babilọn, ya bụ ihe niile e dere banyere Babilọn. Faic an caibideil |