Jeremaya 51:42 - Bible Nso42 Oké osimiri erukpuwo Babilon: ejiwo nkpọtu nmali-miri-ya nile kpuchie ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a42 Osimiri ga-eri Babilọn, mmali elu nke mmiri ya ga-ekpuchi ya. Faic an caibideil |
Ma mb͕e ọgu ízù atọ na abua ahu gasiri agēbipu onye etere manu, ọ dighi kwa ihe ọ gēnwe: ọ bu kwa obodo ahu na ebe nsọ ahu ka ndi nke otù onye-ndú nke gaje ibia gēbibi; ma ọgwugwu-ya gādi na nrubiga-ókè dika nke miri, ọ bu kwa rue ọgwugwu mb͕e ahu ka agha gādi; ihe akara àkà bu itọb͕ọrọ-n'efu di iche iche.