Jeremaya 51:13 - Bible Nso13 Gi onye bi n'elu ọtutu miri, onye nwere ọtutu àkù, ọgwugwu-gi abiawo, bú ọtùtù nke urù-gi nēzighi ezi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Unu bụ ndị bi nʼakụkụ ọtụtụ mmiri, ndị nwere akụnụba dị ukwuu, ọgwụgwụ unu abịaruola. Oge ahụ eruola mgbe e ji wezuga unu. Faic an caibideil |