Jeremaya 49:21 - Bible Nso21 Site n'olu nke ọdida-ha uwa mara jijiji; iti-nkpu di, n'Oké Osimiri Uhie ka anuru olu-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Ụwa ga-ama jijiji mgbe ha nụrụ mkpọtụ ọdịda ha; iti mkpu akwa ha ga-adakwa ụda ruo nʼOsimiri Uhie. Faic an caibideil |